menu

Igbo Dictionary

All A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z

#WordIgbo MeaningEnglish Meaning
1YahooAnụ ọhịa dị ka mmadụ.Manlike Animal
2YakỤdi anụ ọhịa.A kind of wild animal.
3YamJi.Large edible tuber.
4YankDọ n'ike.Pull Quickly.
5YapỤja.Bark.
6YardOgige.Enclosed piece of ground within the house.
7YarnKọ akụkọ.Tell a tale.
8YarrowOsisi na-esi isi ụtọ.Scented plant.
9YashmakỤdị akwa ụmụ nwanyị na-ekpe ụka alakụba na-eyi.Veil worn by Muslim women.
10YawDapụ.Fall off.
11YawnGhe Ughere.Open mouth wide especially in hunger or sleepness.
12YawsỌrịa na-efe efe nke anụ ahụ.Contagious skin disease.
13YeaEe.Yes.
14YearAfọ.A period of 365 days, or 366 in a leap year, divided into 12 months:
15YearnJuputa n'ebere; ChoBe filled with pity; Desire.
16YellowNa-acha edo edo.Of the colour of lemon.
17YelpTie mkpu.Give a quack shrill cry.
18YetMana.Still.
19YieldMkpụrụ.Produce, proceed.
20YokeOkporo osisi a na-ekedo n'onụ anụ abụọ iji jikọ ha ọnụ.Bar of wood put across the neck of two animals to hold them together.