menu

Igbo Dictionary

All A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z

#WordIgbo MeaningEnglish Meaning
1ZanyOnye na-akpa amụ.Jester, Clown
2ZeelMmasị, ọnụnụ ọk&#7909 n'obi.Enthusiasm, keenness.
3ZenithElu elu.Summit, Climax
4ZeroNkịtị.Nothing.
5ZestOke mmasị; aṅụrị.Great Interest.
6ZionJerusalem ochie ugwu dị na yaAncient Jerusalem where there is hill
7ZipOke ụda.Whizzing sound.
8ZombiOzu.Soulless Corpse.
9ZoneMpaghara.Encircling band.
10ZoodynamicsỌmụmụ ihe omimi gbasara ka anụ ọhịa si biri n'ebe dị iche iche.Science of geographyical distribution of animals.
11ZoologyAkụkọ gbasara anụ ọhịa.Natural History of animals.
12ZoomKwọlị.Move upwards at high speed.
13ZoophyteAnụ ọhịa dị ka osisi.Plant-like animal.
14ZouaveOnye agha ndị Frenchi.Soldier of French infantry.
15ZygoteAkwa nwa digoro n'ime ya.Fertilised egg-cell.
16ZymoticGbasara ọrịa mbute.Of diseas, due to germs contamination from outside.