menu

Igbo Dictionary

All A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z

#WordIgbo MeaningEnglish Meaning
21AbeyanceỌnọdụ abaghị uru ma ọ bụ adịghị ike ọtụtụ oge.Condition not useful or temporary for a time.
22Abhorịkpọ nnukwu asịDislike strongly, have a strong hatred for something
23AbilityIke ime ihe n'ọkpụkpọ aka ma ọ bụ n'ụbụrụ isi.capacity or power to do something physically or mentally.
24AbinitioSite na mmalite.From the beginning
25AbjectNọ ajọ ọnọ; dara ogbenye.Miserable; wretched
26Abjureṅ iyi ma ọ bụ kwe nkwa ihapụ ihe n'ihu ọha na ezepromise or swear solemnly in public to give up or renounce
27AblautUsoro e ji agbanwe ụdaume dị na ngwaa n'asụsụ bekeeSystematic vowel changes in verb deviating physically e.g sink, sank, sunk
28AblazeNa-enwu ọkụ.Burning
29AbleNwere ikeCapable; have the power
30Ablutionịsacha aka ma ọ bụ ahụ n'ụdị mmemme.Ceremonial washing of the hands or the body
31AbnegateMmadụ iji aka ya gọnarị onwe ya ihe.Give up; renounce self denial or self sacrifice.
32AbnormalDị iche; adịghị otu okwesiri ịdị ma ọ bụ ịhaDifferent; irregular, not usual
33AboardN'ụgbọ.on board, on a ship, train or air craft.
34Abodeụlọ, ebe obibi.Dwelling place
35AbolishKwụsị, mechi.Put an end to, do away with
36AbominableNa-ebute obi ilu na ume nkoropu.Causing hatred and disgust
37AbominateKpọ nnukwu asi.Destest; hate strongly, disgust for.
38AborigninesNwa amala obodoOriginal inhabitant of a country.
39AnOkwu na-egosi otu.The indefinite article indicating one and sometimes used before unaccented syllables beginning with h aspirate.
40BombOgbunigweBomb