# | Word | Igbo Meaning | English Meaning |
61 | Obloquy | Mkpọri; ntigharị anya; ihere | Abuse, reproach, detraction; disgrace |
62 | Obnoxious | Na-ewute. | Offensive dislike. |
63 | Obscure | Adịghị enwusi ike. | Dim |
64 | Obsecrate | Rịọ | Beseech |
65 | Obsequies | Akwamozu | Funeral rites |
66 | Obsequious | Nọ n'okpuru | Servile |
67 | Wad | Ukwu akwukwọ ego. | Thick roll of banknotes. |
68 | Waddle | Dọga ije. | Walk like a duck. |
69 | Wade | Wagharị. | Walk through something that obstructs movement. |
70 | Waft | Wefe site na mmiri ma ọ bụ n'ikuku. | Convey smoothly through water or air. |
71 | Wag | Gagharị. | Move to and fro. |
72 | Wage | Ụgwọ ọrụ. | Reward or payment for work done. |
73 | Waggon | Ụgbọ ala eji ebu ibu. | Four Wheeled vehicle for heavy load. |
74 | Waif | Onye enweghị ụlọ. | Homeless person. |
75 | Wail | Kwa arịrị. | Lament. |
76 | Waist | Ukwu. | Part of body between hips and ribs. |
77 | Wait | Chere. | Be expecting. |
78 | Waive | Kwe; Hapụ. | Not to insist on; Forgo. |
79 | Wake | Kpọte. | Rouse from sleep. |
80 | Walk | Ga ije. | Move on foot. |