menu

Igbo Dictionary

All A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z

#WordIgbo MeaningEnglish Meaning
81WallMgbidi.Structure of brick.
82WallabyObere anụ ọhịa nwere ogologo ụkwụ o ji ama ama.Small kangaroo.
83WallahOnye ahịa.Merchant.
84WallarooỤdị anụ ọhịa na-ama ama nke nnukwu ya.Large kind of Kangaroo.
85WalletObere akapa.Small bag.
86WallopTisi ike.Beat soundly.
87WaltzEgwu.Dance.
88WanderKpagharị.Roam aimlessly.
89WaneBelata.Decline.
90WangleKpachapụ anya.Take care of skillfully. Manipulate.
91WaniganEbe a na-edebe ngwo ngwo.Storing place.
92WantonEnweghi mgbochi; esighi ike.Unrestrained; loose.
93WarỌgụ; AghaFighting between two persons or nations.
94WarbleWere olu na-egbu arịrị wee kwe ukwe.Sing with trills.
95XenogamyMmekọ dị n'etiti ifuru abụọ.Cross-fertilization.
96XylocarpMkpụrụ osisi siri ike.Seed with hard cover.
97XylophoneNgwa egwu.Musical Instrument.
98YahooAnụ ọhịa dị ka mmadụ.Manlike Animal
99YakỤdi anụ ọhịa.A kind of wild animal.
100YamJi.Large edible tuber.